London on da Track

London on da Track
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha ọmụmụLondon Tyler Holmes Dezie
aha enyereLondon, Tyler Dezie
aha ezinụlọ yaHolmes Dezie
aha pseudonymLondon on da Track Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya27 Maachị 1991 Dezie
Ebe ọmụmụAtlanta Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-emeputa ihe ndeko, onye na-ede ihe, odee egwu Dezie
ebe agụmakwụkwọFull Sail University Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2010 Dezie
diskografiLondon on da Track production discography Dezie
ụdịegwu hip hop Dezie
akara ndekọCash Money Records, RCA Records Dezie
webụsaịtịhttp://wegotlondonondatrack.com/ Dezie
onye nnọchite anya nwebiisinkaBroadcast Music, Inc. Dezie

London Tyler Holmes[1] (amụrụ na Machị 27, 1991), nke a maara dị ka London on da Track, bụ ónyé America na-emepụta ihe ndekọ, ónyé na-eti egwu, na ónyé na-ede egwu. Ọ bụ ónyé na-arụkọ ọrụ ugboro ugboro na onye na-eti egwu Atlanta Young Thug ma soro Birdman, Lil Wayne, Lil Baby, Rich Homie Quan, Gucci Mane, Giggs, Drake, Post Malone, T.I., 21 Savage, 50 Cent, Sfera Ebbasta, Summer Walker na Ariana Grande, rụọ ọrụ, n'etiti ndị ọzọ.[2]

  1. BMI | Repertoire Search. Repertoire.bmi.com. Retrieved on April 3, 2020.
  2. Ivey (November 30, 2015). Listen to 50 Cent, "Too Rich". Hip-Hop News, Rap Music – XXL. Townsquare Media. Retrieved on December 1, 2015.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by razib.in